2 Ihe E Mere 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E nwere ihe ịchọ mma ndị yiri afụfa ọhịa+ n’okpuru ya gburugburu, iri dị n’otu kubit nke ọ bụla, gbaa oké osimiri ahụ gburugburu.+ Ihe ịchọ mma ahụ, bụ́ ndị yiri afụfa ọhịa, dị n’ahịrị abụọ, a wụkọtara ha na oké osimiri ahụ.
3 E nwere ihe ịchọ mma ndị yiri afụfa ọhịa+ n’okpuru ya gburugburu, iri dị n’otu kubit nke ọ bụla, gbaa oké osimiri ahụ gburugburu.+ Ihe ịchọ mma ahụ, bụ́ ndị yiri afụfa ọhịa, dị n’ahịrị abụọ, a wụkọtara ha na oké osimiri ahụ.