20 Ma ogidi abụọ ahụ,+ oké osimiri ahụ,+ oké ehi iri na abụọ ahụ e ji ọla kọpa kpụọ+ bụ́ ndị dị n’okpuru oké osimiri ahụ, ihe ndị e ji ebu ihe, bụ́ ndị Eze Sọlọmọn mere maka ụlọ Jehova,+ a tụghị ịdị arọ nke ọla kọpa e ji kpụọ ha niile atụ̀.+
7 Ihe nke mbụ dị ndụ dị ka ọdụm,+ ihe nke abụọ dị ndụ dị ka nwa oké ehi,+ ihe nke atọ dị ndụ+ nwere ihu yiri ihu mmadụ, ihe nke anọ dị ndụ+ dị ka ugo nke na-efe efe.+