-
Ezikiel 45:14Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
14 Òkè mmanụ unu ga-enye ga-abụ mmanụ juru otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bat. Otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bat ga-abụ otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kọọ. Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bat iri bụ otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ homa; n’ihi na ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bat iri bụ otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ homa.
-