Ọpụpụ 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mozis wee were ọkara ọbara oké ehi ndị ahụ gbanye n’ọkwá,+ o fesara ọkara nke ọzọ fọdụrụ n’ime ọbara ahụ n’elu ebe ịchụàjà.+ 2 Ihe E Mere 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ rụkwara tebụl iri ma dọba ha n’ụlọ nsọ ahụ, ise n’aka nri, ise n’aka ekpe,+ ọ rụkwara otu narị ọkwá ọlaedo.
6 Mozis wee were ọkara ọbara oké ehi ndị ahụ gbanye n’ọkwá,+ o fesara ọkara nke ọzọ fọdụrụ n’ime ọbara ahụ n’elu ebe ịchụàjà.+
8 Ọ rụkwara tebụl iri ma dọba ha n’ụlọ nsọ ahụ, ise n’aka nri, ise n’aka ekpe,+ ọ rụkwara otu narị ọkwá ọlaedo.