1 Ndị Eze 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Osisi sida nke dị n’ụlọ ahụ dị n’ime nwere ihe ịchọ mma dị n’ọdịdị afụfa ọhịa+ na okooko osisi+ ndị dị okirikiri a pịrị na ha. Ha dum bụ osisi sida; ọ dịghị nkume a na-ahụ anya.
18 Osisi sida nke dị n’ụlọ ahụ dị n’ime nwere ihe ịchọ mma dị n’ọdịdị afụfa ọhịa+ na okooko osisi+ ndị dị okirikiri a pịrị na ha. Ha dum bụ osisi sida; ọ dịghị nkume a na-ahụ anya.