Ọnụ Ọgụgụ 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị isi Izrel,+ bụ́ ndị isi nke ụlọ ndị nna ha, wee nye onyinye,+ ha bụ ndị isi nke ebo dị iche iche, bụrụkwa ndị isi nke ndị e debara aha ha n’akwụkwọ,
2 Ndị isi Izrel,+ bụ́ ndị isi nke ụlọ ndị nna ha, wee nye onyinye,+ ha bụ ndị isi nke ebo dị iche iche, bụrụkwa ndị isi nke ndị e debara aha ha n’akwụkwọ,