Abụ Ọma 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka ihe ọnụ m na-ekwu na ihe m na-atụgharị n’uche+Bụrụ ihe na-atọ gị ụtọ, Jehova, Oké Nkume m+ na Onye Mgbapụta m.+ Abụ Ọma 31:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’aka gị ka m na-enyefe mmụọ m.+Ị napụtawo m,+ Jehova Chineke nke eziokwu.+ Abụ Ọma 103:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye napụtara ndụ gị n’olulu,+Onye kpuwere gị obiọma* na ebere dị ka okpueze,+
14 Ka ihe ọnụ m na-ekwu na ihe m na-atụgharị n’uche+Bụrụ ihe na-atọ gị ụtọ, Jehova, Oké Nkume m+ na Onye Mgbapụta m.+