Abụ Ọma 78:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 O wee mee ka ọchịcha malite ịta ihe ubi ha,Meekwa ka igurube taa ihe ha dọgburu onwe ha n’ọrụ nweta.+
46 O wee mee ka ọchịcha malite ịta ihe ubi ha,Meekwa ka igurube taa ihe ha dọgburu onwe ha n’ọrụ nweta.+