2 Ihe E Mere 6:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 anya ewee doo ha n’ala ebe a dọọrọ ha n’agha laa, ha ewee lọghachi ma rịọ gị arịrịọ ka i meere ha amara n’ala ndị dọọrọ ha n’agha,+ sị, ‘Anyị emehiewo,+ anyị ejehiewo,+ anyị emewokwa ajọ omume’;+
37 anya ewee doo ha n’ala ebe a dọọrọ ha n’agha laa, ha ewee lọghachi ma rịọ gị arịrịọ ka i meere ha amara n’ala ndị dọọrọ ha n’agha,+ sị, ‘Anyị emehiewo,+ anyị ejehiewo,+ anyị emewokwa ajọ omume’;+