Ezra 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee sị:+ “Chineke m, ihere+ na-eme m, ahụ́ erughịkwa m ala+ iwelite ihu m lee anya n’ebe ị nọ, Chineke m, n’ihi na njehie+ anyị dị ọtụtụ, ikpe ọmụma anyị adịwokwa ukwuu ruo ọbụna n’eluigwe.+ Ilu 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+
6 M wee sị:+ “Chineke m, ihere+ na-eme m, ahụ́ erughịkwa m ala+ iwelite ihu m lee anya n’ebe ị nọ, Chineke m, n’ihi na njehie+ anyị dị ọtụtụ, ikpe ọmụma anyị adịwokwa ukwuu ruo ọbụna n’eluigwe.+
13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+