Ọnụ Ọgụgụ 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M na-agwa ya okwu ihu na ihu,+ si otú ahụ na-egosi ya ihe n’ụzọ doro anya, ọ bụghị n’ilu;+ ọ na-ahụkwa ọdịdị Jehova.+ Gịnị mere egwu atụghị unu ikwu okwu megide ohu m bụ́ Mozis?”+ Abụ Ọma 103:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O mere ka Mozis mara ụzọ ya,+Meekwa ka ụmụ Izrel mara ihe ọ na-eme.+
8 M na-agwa ya okwu ihu na ihu,+ si otú ahụ na-egosi ya ihe n’ụzọ doro anya, ọ bụghị n’ilu;+ ọ na-ahụkwa ọdịdị Jehova.+ Gịnị mere egwu atụghị unu ikwu okwu megide ohu m bụ́ Mozis?”+