Ọnụ Ọgụgụ 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Gwa Erọn na ụmụ ya ndị ikom, sị, ‘Otú a ka unu ga-esi na-agọzi+ ụmụ Izrel, na-asị ha: 2 Samuel 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe Devid chụsịrị àjà nsure ọkụ na àjà udo ahụ, ọ gọziri+ ìgwè mmadụ ahụ n’aha Jehova+ nke ụsụụ ndị agha.
18 Mgbe Devid chụsịrị àjà nsure ọkụ na àjà udo ahụ, ọ gọziri+ ìgwè mmadụ ahụ n’aha Jehova+ nke ụsụụ ndị agha.