Ọpụpụ 38:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee rụnye mpi+ ya n’akụkụ anọ ya. Mpi ya si n’ahụ́ ya pụta. O wee werezie ọla kọpa machie ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 16:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 ya bụ, ihe ịgụ ọkụ nke ndị ikom a bụ́ ndị mehiere mkpụrụ obi ha.+ A ga-ewere ha rụọ mbadamba ọla ndị dị fere fere a ga-eji machie ebe ịchụàjà ahụ,+ n’ihi na e ji ha bịa n’ihu Jehova, nke mere ha ji dị nsọ; ha ga-abụrụ ụmụ Izrel ihe àmà.’”+ 2 Ihe E Mere 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee jiri ọla kọpa rụọ ebe ịchụàjà+ nke dị kubit iri abụọ n’ogologo, dịrịkwa kubit iri abụọ n’obosara nakwa kubit iri n’ịdị elu.+
38 ya bụ, ihe ịgụ ọkụ nke ndị ikom a bụ́ ndị mehiere mkpụrụ obi ha.+ A ga-ewere ha rụọ mbadamba ọla ndị dị fere fere a ga-eji machie ebe ịchụàjà ahụ,+ n’ihi na e ji ha bịa n’ihu Jehova, nke mere ha ji dị nsọ; ha ga-abụrụ ụmụ Izrel ihe àmà.’”+
4 O wee jiri ọla kọpa rụọ ebe ịchụàjà+ nke dị kubit iri abụọ n’ogologo, dịrịkwa kubit iri abụọ n’obosara nakwa kubit iri n’ịdị elu.+