2 Ihe E Mere 30:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọtụtụ mmadụ, ya bụ, ìgwè mmadụ dị ukwuu, wee zukọta na Jeruselem+ iji mee ememme+ achịcha na-ekoghị eko n’ọnwa nke abụọ.+ Abụ Ọma 40:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ana m ezi ozi ọma ezi omume n’ọgbakọ buru ibu.+Lee! Adịghị m emechi ọnụ.+Jehova, gị onwe gị maara nke ahụ nke ọma.+
13 Ọtụtụ mmadụ, ya bụ, ìgwè mmadụ dị ukwuu, wee zukọta na Jeruselem+ iji mee ememme+ achịcha na-ekoghị eko n’ọnwa nke abụọ.+
9 Ana m ezi ozi ọma ezi omume n’ọgbakọ buru ibu.+Lee! Adịghị m emechi ọnụ.+Jehova, gị onwe gị maara nke ahụ nke ọma.+