2 Ihe E Mere 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ha nwere nzukọ ukwu+ n’ụbọchị nke asatọ, n’ihi na ha mere ememme ịrara ebe ịchụàjà ahụ nye ruo ụbọchị asaa, meekwa oriri maka ya ụbọchị asaa.
9 Ma ha nwere nzukọ ukwu+ n’ụbọchị nke asatọ, n’ihi na ha mere ememme ịrara ebe ịchụàjà ahụ nye ruo ụbọchị asaa, meekwa oriri maka ya ụbọchị asaa.