26 ana m ewere eluigwe na ụwa+ dị ka ndị akaebe megide unu taa, na unu ga-alarịrị n’iyi ọsọ ọsọ pụọ n’ala ahụ unu na-agafe Jọdan inweta. Ụbọchị unu ga-ebi na ya agaghị adị ọtụtụ, n’ihi na a ga-alarịrị unu n’iyi.+
23 ruo mgbe Jehova wepụrụ Izrel n’ihu ya,+ dị nnọọ ka o kwuru site n’ọnụ ndị ohu ya bụ́ ndị amụma.+ E wee si n’ala Izrel dọrọ ha n’agha laa Asiria ruo taa.+