8 Ma ụlọ ya, bụ́ ebe ọ gaje ibi, nke dị n’ogige nke ọzọ,+ dịpụrụ adịpụ n’ebe ụlọ nke Ihe Owuwu Ụzọ Mbata ahụ dị. Ọ bụ otú a ka e si rụọ ya. E nwekwara ụlọ nke dị ka Ihe Owuwu Ụzọ Mbata a nke o wuuru ada Fero,+ bụ́ onye Sọlọmọn lụrụ.
11 Sọlọmọn si n’Obodo Devid+ kpọpụta ada Fero+ wee kpọga ya n’ụlọ o wuuru ya,+ n’ihi na ọ sịrị: “Ọ bụ ezie na ọ bụ nwunye m, o kwesịghị ibi n’ụlọ Devid eze Izrel, n’ihi na ebe niile igbe Jehova batara bụ ebe dị nsọ.”+