Diuterọnọmi 12:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Lezie anya ka a ghara ịmata gị n’ọnyà iso ha,+ mgbe a lasịrị ha n’iyi n’ihu gị, ka ị gharakwa ịjụ ase banyere chi ha, sị, ‘Olee otú mba ndị a si efe chi ha? Ee, mụ onwe m ga-emekwa otu ihe ahụ.’
30 Lezie anya ka a ghara ịmata gị n’ọnyà iso ha,+ mgbe a lasịrị ha n’iyi n’ihu gị, ka ị gharakwa ịjụ ase banyere chi ha, sị, ‘Olee otú mba ndị a si efe chi ha? Ee, mụ onwe m ga-emekwa otu ihe ahụ.’