Ezikiel 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Mgbe nwanne ya nwaanyị bụ́ Oholiba hụrụ ihe ọ na-eme,+ ya onwe ya ji ọchịchọ anụ ahụ́ ya mee omume na-eweta mbibi karịa nwanne ya nwaanyị. Ọ gbara akwụna karịa ịkwa iko nke nwanne ya nwaanyị.+
11 “Mgbe nwanne ya nwaanyị bụ́ Oholiba hụrụ ihe ọ na-eme,+ ya onwe ya ji ọchịchọ anụ ahụ́ ya mee omume na-eweta mbibi karịa nwanne ya nwaanyị. Ọ gbara akwụna karịa ịkwa iko nke nwanne ya nwaanyị.+