2 Ihe E Mere 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Chineke anyị,+ ọ́ bụghị gị chụpụrụ ndị bi n’ala a n’ihu ndị gị Izrel+ wee nye+ ya mkpụrụ Ebreham, bụ́ onye ị hụrụ n’anya,+ ka ọ bụrụ nke ya ruo mgbe a na-akaghị aka? Jeremaya 6:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ndị mmadụ ga na-akpọ ha ọlaọcha a jụrụ ajụ,+ n’ihi na Jehova ajụwo ha.”+
7 Chineke anyị,+ ọ́ bụghị gị chụpụrụ ndị bi n’ala a n’ihu ndị gị Izrel+ wee nye+ ya mkpụrụ Ebreham, bụ́ onye ị hụrụ n’anya,+ ka ọ bụrụ nke ya ruo mgbe a na-akaghị aka?