Ọpụpụ 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mozis gbagoro wee gakwuru ezi Chineke, Jehova wee si n’ugwu ahụ malite ịgwa ya okwu n’oké olu,+ sị: “Nke a bụ ihe ị ga-agwa ụlọ Jekọb, gwakwa ụmụ Izrel, Ọpụpụ 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova wee sị Mozis: “Gbagote bịakwute m n’ugwu, nọrọkwa na ya, n’ihi na m chọrọ inye gị mbadamba nkume na iwu na ntụziaka m ga-ede iji zie ha ihe.”+
3 Mozis gbagoro wee gakwuru ezi Chineke, Jehova wee si n’ugwu ahụ malite ịgwa ya okwu n’oké olu,+ sị: “Nke a bụ ihe ị ga-agwa ụlọ Jekọb, gwakwa ụmụ Izrel,
12 Jehova wee sị Mozis: “Gbagote bịakwute m n’ugwu, nọrọkwa na ya, n’ihi na m chọrọ inye gị mbadamba nkume na iwu na ntụziaka m ga-ede iji zie ha ihe.”+