Aịzaya 36:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ikpeazụ, eze Asiria si na Lekish+ ziga Rabshake+ ka ọ gaa Jeruselem,+ gakwuru Eze Hezekaya, ya na oké ìgwè ndị agha, o wee gaa guzoro n’akụkụ okpo mmiri+ nke ọdọ mmiri mgbago,+ n’okporo ụzọ e si aga ebe ndị ọsụ ákwà na-anọ asụ ákwá.+ Aịzaya 37:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mesịa, Rabshake+ laghachiri wee hụ ka eze Asiria na-ebuso Libna agha,+ n’ihi na ọ nụrụ na o siwo na Lekish pụọ.+
2 N’ikpeazụ, eze Asiria si na Lekish+ ziga Rabshake+ ka ọ gaa Jeruselem,+ gakwuru Eze Hezekaya, ya na oké ìgwè ndị agha, o wee gaa guzoro n’akụkụ okpo mmiri+ nke ọdọ mmiri mgbago,+ n’okporo ụzọ e si aga ebe ndị ọsụ ákwà na-anọ asụ ákwá.+
8 E mesịa, Rabshake+ laghachiri wee hụ ka eze Asiria na-ebuso Libna agha,+ n’ihi na ọ nụrụ na o siwo na Lekish pụọ.+