2 Ndị Eze 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Rabshake+ wee sị ha: “Biko, gwanụ Hezekaya, sị, ‘Nke a bụ ihe eze ukwu,+ bụ́ eze Asiria, kwuru: “Gịnị ka ị tụkwasịrị obi nke na-enye gị obi ike?+ 2 Ndị Eze 19:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ònye ka ị kwara emo+ ma kwutọọ?+Ònye ka ị baara mba,+Na-elekwa anya ọjọọ?+Ọ bụ Onye Nsọ Izrel!+ Abụ Ọma 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Agbabawo m n’ime Jehova.+Olee ihe mere unu ji na-asị mkpụrụ obi m:“Felaanụ n’ugwu unu dị ka nnụnụ!+ Abụ Ọma 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “O nyefere onwe ya n’aka Jehova.+ Ya meere ya ụzọ mgbapụ!+Ya napụta ya, ebe ọ bụ na ihe ya masịrị ya!”+
19 Rabshake+ wee sị ha: “Biko, gwanụ Hezekaya, sị, ‘Nke a bụ ihe eze ukwu,+ bụ́ eze Asiria, kwuru: “Gịnị ka ị tụkwasịrị obi nke na-enye gị obi ike?+
11 Agbabawo m n’ime Jehova.+Olee ihe mere unu ji na-asị mkpụrụ obi m:“Felaanụ n’ugwu unu dị ka nnụnụ!+
8 “O nyefere onwe ya n’aka Jehova.+ Ya meere ya ụzọ mgbapụ!+Ya napụta ya, ebe ọ bụ na ihe ya masịrị ya!”+