2 Ndị Eze 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Nke a bụ ihe eze kwuru, ‘Unu ekwela ka Hezekaya duhie unu, n’ihi na ọ pụghị ịnapụta unu n’aka m.+