Aịzaya 36:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Elayakim+ nwa Hilkaya, bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ eze, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa+ nwa Esaf,+ bụ́ onye na-edekọ ihe,+ wee pụkwuru ya. Aịzaya 36:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Elayakim+ nwa Hilkaya, onye na-elekọta ezinụlọ eze,+ na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa+ nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, dọwara uwe ha+ bịakwute Hezekaya wee gwa ya ihe Rabshake+ kwuru.
3 Elayakim+ nwa Hilkaya, bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ eze, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa+ nwa Esaf,+ bụ́ onye na-edekọ ihe,+ wee pụkwuru ya.
22 Ma Elayakim+ nwa Hilkaya, onye na-elekọta ezinụlọ eze,+ na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa+ nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, dọwara uwe ha+ bịakwute Hezekaya wee gwa ya ihe Rabshake+ kwuru.