Ilu 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye na-akwadosi ezi omume ike ga-enweta ndụ,+ ma onye na-achụso ihe ọjọọ ga-ewetara onwe ya ọnwụ.+ Ilu 14:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 A ga-akwada onye ajọ omume n’ihi ihe ọjọọ ya,+ ma onye ezi omume ga na-enweta ebe mgbaba n’iguzosi ike n’ezi ihe ya.+ Ekliziastis 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ọ gaghị adịrị onye ajọ omume mma ma ọlị,+ ọ gaghịkwa eme ka ụbọchị ndụ ya, nke dị ka onyinyo,+ dị ogologo, n’ihi na ọ dịghị atụ egwu Chineke.+
19 Onye na-akwadosi ezi omume ike ga-enweta ndụ,+ ma onye na-achụso ihe ọjọọ ga-ewetara onwe ya ọnwụ.+
32 A ga-akwada onye ajọ omume n’ihi ihe ọjọọ ya,+ ma onye ezi omume ga na-enweta ebe mgbaba n’iguzosi ike n’ezi ihe ya.+
13 Ma ọ gaghị adịrị onye ajọ omume mma ma ọlị,+ ọ gaghịkwa eme ka ụbọchị ndụ ya, nke dị ka onyinyo,+ dị ogologo, n’ihi na ọ dịghị atụ egwu Chineke.+