1 Ndị Eze 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 ka anya gị dịrị+ n’ebe ụlọ a dị abalị na ehihie, n’ebe i kwuru banyere ya, sị, ‘Aha m ga-adị na ya,’+ ka i gee ntị n’ekpere ohu gị chere ihu n’ebe a na-ekpe.+ Abụ Ọma 31:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Tọọrọ m ntị n’ala.+Napụta m ọsọ ọsọ.+Ghọọrọ m ebe e ji oké nkume wusie ike,+Bụ́ ụlọ e wusiri ike iji zọpụta m.+ Abụ Ọma 65:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gị Onye na-anụ ekpere, ọ bụ gị ka anụ ahụ́ niile bụ́ mmadụ ga-abịakwute.+
29 ka anya gị dịrị+ n’ebe ụlọ a dị abalị na ehihie, n’ebe i kwuru banyere ya, sị, ‘Aha m ga-adị na ya,’+ ka i gee ntị n’ekpere ohu gị chere ihu n’ebe a na-ekpe.+
2 Tọọrọ m ntị n’ala.+Napụta m ọsọ ọsọ.+Ghọọrọ m ebe e ji oké nkume wusie ike,+Bụ́ ụlọ e wusiri ike iji zọpụta m.+