2 O wee merie ndị Moab,+ ma jiri ụdọ e ji atụ̀ ihe tụọ ha, o mere ka ha dinara ala ka o wee jiri ụdọ ahụ tụta ụzọ abụọ ka e gbuo ha, tụtakwa otu ụzọ zuru ezu ka e debe ha ndụ;+ ndị Moab wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi+ ka ha wee na-atụrụ ya ụtụ.+
17 M ga-eme ka ikpe ziri ezi bụrụ eriri e ji atụ̀ ihe,+ meekwa ka ezi omume+ bụrụ ihe ọ̀tụ̀tụ̀; akụ́ mmiri ígwé+ ga-ekpochapụ ebe mgbaba ụgha ha,+ mmiri ga-ebupụkwa ebe ahụ ha zoro.+
11 Okwolo na ebi ogwu ga-ebichi ya, ikwiikwii ntị ogologo na ugoloọma ga-ebi na ya;+ ọ ga-eji eriri ịtọgbọrọ n’efu nke e ji atụ̀ ihe+ na nkume mbibi nke e ji atụ̀ ihe tụọ ya.