2 Ndị Eze 25:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Nebukadneza eze Babịlọn họpụtara Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ ịbụ onyeisi ndị+ a hapụrụ n’ala Juda, bụ́ ndị ọ hapụrụ. Jeremaya 26:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụkwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ chebere Jeremaya ka a ghara inyefe ya n’aka ìgwè mmadụ ahụ ka ha gbuo ya.+
22 Ma Nebukadneza eze Babịlọn họpụtara Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ ịbụ onyeisi ndị+ a hapụrụ n’ala Juda, bụ́ ndị ọ hapụrụ.
24 Ọ bụkwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ chebere Jeremaya ka a ghara inyefe ya n’aka ìgwè mmadụ ahụ ka ha gbuo ya.+