Ọnụ Ọgụgụ 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya, ha ga na-arụ ọrụ ha dị ka ndị nchụàjà;+ a ga-egbu onye nkịtị ọ bụla nke bịara nso.”+
10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya, ha ga na-arụ ọrụ ha dị ka ndị nchụàjà;+ a ga-egbu onye nkịtị ọ bụla nke bịara nso.”+