30 Eze na ndị ikom niile nke Juda na ndị bi na Jeruselem na ndị nchụàjà+ na ndị Livaị nakwa mmadụ niile, ndị nta na ndị ukwu, wee gbagoro n’ụlọ Jehova;+ o wee malite ịgụ+ ná ntị ha ihe niile e dere n’akwụkwọ ọgbụgba ndụ ahụ, bụ́ nke a hụrụ n’ụlọ Jehova.+