2 Ndị Eze 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee ruo na ozugbo ha gafere, Ịlaịja sịrị Ịlaịsha: “Rịọ ihe m ga-emere gị tupu e wepụ m n’ebe ị nọ.”+ Ịlaịsha wee sị: “Biko, ọ bụ ka m nweta+ òkè abụọ+ nke mmụọ gị.”+
9 O wee ruo na ozugbo ha gafere, Ịlaịja sịrị Ịlaịsha: “Rịọ ihe m ga-emere gị tupu e wepụ m n’ebe ị nọ.”+ Ịlaịsha wee sị: “Biko, ọ bụ ka m nweta+ òkè abụọ+ nke mmụọ gị.”+