Mak 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee gaa n’ihu ịgwa ha, sị: “A dịghị ebute oriọna ka e wee dọba ya n’okpuru nkata ma ọ bụ n’okpuru ihe ndina, ka à na-eme otú ahụ? A na-ebute ya ka a dọba ya n’elu ihe ndọba oriọna, ọ́ bụghị ya?+
21 O wee gaa n’ihu ịgwa ha, sị: “A dịghị ebute oriọna ka e wee dọba ya n’okpuru nkata ma ọ bụ n’okpuru ihe ndina, ka à na-eme otú ahụ? A na-ebute ya ka a dọba ya n’elu ihe ndọba oriọna, ọ́ bụghị ya?+