1 Ndị Eze 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ ga-agbahapụ Izrel+ n’ihi mmehie niile Jeroboam mehiere, ndị o jikwa mee ka Izrel mehie.”+ 1 Ndị Eze 15:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 n’ihi mmehie niile Jeroboam mere, ndị o jikwa mee ka Izrel mehie,+ sitekwa n’ihe mkpasu iwe ya ndị o ji kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe.+
30 n’ihi mmehie niile Jeroboam mere, ndị o jikwa mee ka Izrel mehie,+ sitekwa n’ihe mkpasu iwe ya ndị o ji kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe.+