2 Ihe E Mere 35:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ndị na-ejere ya ozi wee si n’ụgbọ ịnyịnya ahụ kutuo ya ma jiri ụgbọ ịnyịnya agha ya nke abụọ bute ya na Jeruselem.+ O wee nwụọ,+ e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà;+ Juda na Jeruselem dum wee ruoro Josaya uju.+
24 Ndị na-ejere ya ozi wee si n’ụgbọ ịnyịnya ahụ kutuo ya ma jiri ụgbọ ịnyịnya agha ya nke abụọ bute ya na Jeruselem.+ O wee nwụọ,+ e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà;+ Juda na Jeruselem dum wee ruoro Josaya uju.+