2 Ndị Eze 23:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Fero Niko+ wee tụọ ya mkpọrọ+ na Ribla+ n’ala Hemat, iji gbochie ya ịchị na Jeruselem, o wee rie ala ahụ iwu+ otu narị talent ọlaọcha+ na otu talent ọlaedo.+
33 Fero Niko+ wee tụọ ya mkpọrọ+ na Ribla+ n’ala Hemat, iji gbochie ya ịchị na Jeruselem, o wee rie ala ahụ iwu+ otu narị talent ọlaọcha+ na otu talent ọlaedo.+