13Ka mkpụrụ obi ọ bụla doo onwe ya n’okpuru+ ndị ọchịchị,+ n’ihi na ọ dịghị ọchịchị+ ọ bụla dị ma ọ́ bụghị Chineke debere ya;+ ọ bụ Chineke+ debere ọchịchị ndị dị adị n’ọnọdụ ha nọ n’okpuru ya.+
7 Na-enyenụ mmadụ niile ihe ruuru ha, onye e kwesịrị ịtụrụ ụtụ isi, tụọrọnụ ya ụtụ isi;+ onye e kwesịrị ịtụrụ ụtụ ahịa, tụọrọnụ ya ụtụ ahịa; onye e kwesịrị ịtụ egwu, tụọnụ ya egwu;+ onye e kwesịrị ịsọpụrụ, sọpụrụnụ ya.+