Jeremaya 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Eze Jehoyakim+ na ndị dike ya niile na ndị niile o mere ndị isi nụrụ ihe ọ nọ na-ekwu, eze wee chọwa igbu ya.+ Mgbe Yuraịja nụrụ ya, ọ tụrụ egwu+ ozugbo wee gbapụ gbaga Ijipt. Jeremaya 36:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha atụghị ụjọ;+ ma eze ma ndị niile na-ejere ya ozi, bụ́ ndị nọ na-ege ntị n’okwu a niile, adọwaghi uwe ha.+
21 Eze Jehoyakim+ na ndị dike ya niile na ndị niile o mere ndị isi nụrụ ihe ọ nọ na-ekwu, eze wee chọwa igbu ya.+ Mgbe Yuraịja nụrụ ya, ọ tụrụ egwu+ ozugbo wee gbapụ gbaga Ijipt.
24 Ha atụghị ụjọ;+ ma eze ma ndị niile na-ejere ya ozi, bụ́ ndị nọ na-ege ntị n’okwu a niile, adọwaghi uwe ha.+