25 O mekwara ebe ndị dị elu+ maka isurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ+ n’obodo niile, ee, n’obodo niile dị na Juda. O wee kpasuo Jehova bụ́ Chineke nna nna ya hà iwe.+
4 O wukwara ebe ịchụàjà+ dị iche iche n’ụlọ Jehova, bụ́ ụlọ Jehova kwuru banyere ya, sị: “Ọ bụ na Jeruselem ka aha m ga-adị ruo mgbe a na-akaghị aka.”+