2 Ihe E Mere 36:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nebukadneza+ eze Babịlọn wee wakpo ya,+ ka o wee tụọ ya ịgà abụọ e ji ọla kọpa mee iji kpụrụ ya laa Babịlọn.+ Jeremaya 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 A ga-eli ya dị ka oké ịnyịnya ibu,+ kpụrụ ya n’ala gaa tụfuo ná mpụga ọnụ ụzọ ámá Jeruselem.’+ Jeremaya 36:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru megide Jehoyakim eze Juda, ‘Ọ dịghị onye nke ya ga-anọkwasị n’ocheeze Devid,+ a ga-atụpụkwa ozu ya+ n’anwụ ehihie, nakwa n’oyi abalị.
6 Nebukadneza+ eze Babịlọn wee wakpo ya,+ ka o wee tụọ ya ịgà abụọ e ji ọla kọpa mee iji kpụrụ ya laa Babịlọn.+
30 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru megide Jehoyakim eze Juda, ‘Ọ dịghị onye nke ya ga-anọkwasị n’ocheeze Devid,+ a ga-atụpụkwa ozu ya+ n’anwụ ehihie, nakwa n’oyi abalị.