Jeremaya 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị banyere ndị Juda niile n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, ya bụ, n’afọ mbụ nke ọchịchị Nebukadreza, bụ́ eze Babịlọn; Jeremaya 52:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndị a bụ ndị Nebukadreza dọọrọ n’agha: n’afọ nke asaa, ọ dọọrọ puku ndị Juu atọ na iri abụọ na atọ n’agha.+
25 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị banyere ndị Juda niile n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, ya bụ, n’afọ mbụ nke ọchịchị Nebukadreza, bụ́ eze Babịlọn;
28 Ndị a bụ ndị Nebukadreza dọọrọ n’agha: n’afọ nke asaa, ọ dọọrọ puku ndị Juu atọ na iri abụọ na atọ n’agha.+