2 Ndị Eze 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ‘“Lee! Ụbọchị na-abịa, mgbe a ga-eburu ihe niile dị n’ụlọ gị,+ ihe nna nna gị hà kwakọbakwara ruo taa, laa Babịlọn.+ Ọ dịghị ihe ga-afọdụ,”+ ka Jehova kwuru.
17 ‘“Lee! Ụbọchị na-abịa, mgbe a ga-eburu ihe niile dị n’ụlọ gị,+ ihe nna nna gị hà kwakọbakwara ruo taa, laa Babịlọn.+ Ọ dịghị ihe ga-afọdụ,”+ ka Jehova kwuru.