-
Matiu 28:9Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
9 Ma, lee! Jizọs zutere ha wee sị: “Ndeewonụ!” Ha bịara jide ya n’ụkwụ ma kpọọrọ ya isiala.