Mak 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị mmadụ wee malite ịkpọtara ya ụmụntakịrị ka o bitụ ha aka; ma ndị na-eso ụzọ ya baara ha mba.+