Ilu 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Obi nke na-aṅụrị ọṅụ na-eme ka ihu dị mma,+ ma a na-enwe ịda mbà na mmụọ n’ihi ihe na-ewute obi.+ Ilu 17:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Obi nke na-aṅụrị ọṅụ bara uru dị ka ihe na-agwọ ọrịa,+ ma mmụọ nke dara mbà na-amịkpọ ọkpụkpụ.+