Abụ Ọma 140:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye na-ekwuwa ọnụ—ka ọ ghara iguzosi ike n’ụwa.+Onye na-eme ihe ike—ka ihe ọjọọ nweta ya ma tie ya ihe otiti ugboro ugboro.+ Ilu 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye maara ihe bụ onye hụrụ ọdachi gaa zoo,+ ma ndị na-amaghị ihe nọ na-aga, ha ga-atakwa ahụhụ ga-esi na ya pụta.+
11 Onye na-ekwuwa ọnụ—ka ọ ghara iguzosi ike n’ụwa.+Onye na-eme ihe ike—ka ihe ọjọọ nweta ya ma tie ya ihe otiti ugboro ugboro.+
3 Onye maara ihe bụ onye hụrụ ọdachi gaa zoo,+ ma ndị na-amaghị ihe nọ na-aga, ha ga-atakwa ahụhụ ga-esi na ya pụta.+