Ilu 27:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụrụgodị na i jiri ọdụ sụrie onye nzuzu n’ikwe, sụkọta ya na ọka* a kụjara akụja, nzuzu ya agaghị apụ ya apụ n’ahụ́.+ Jeremaya 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, ọ́ bụghị ikwesị ntụkwasị obi ka anya gị na-achọ ịhụ?+ I tiwo ha ihe,+ ma ha adaghị ọrịa.+ I kpochapụrụ ha.+ Ha jụrụ ịnara ịdọ aka ná ntị.+ Ha mere ka ihu ha sie ike karịa nkume dị elu.+ Ha jụrụ ịlọghachi.+
22 Ọ bụrụgodị na i jiri ọdụ sụrie onye nzuzu n’ikwe, sụkọta ya na ọka* a kụjara akụja, nzuzu ya agaghị apụ ya apụ n’ahụ́.+
3 Jehova, ọ́ bụghị ikwesị ntụkwasị obi ka anya gị na-achọ ịhụ?+ I tiwo ha ihe,+ ma ha adaghị ọrịa.+ I kpochapụrụ ha.+ Ha jụrụ ịnara ịdọ aka ná ntị.+ Ha mere ka ihu ha sie ike karịa nkume dị elu.+ Ha jụrụ ịlọghachi.+