55 ka ọ ghara inyetụ otu n’ime ha anụ ụmụ ya ọ ga-eri, n’ihi na o nwekwaghị ihe fọdụụrụ ya ma ọlị n’ihi otú nnọchibido ndị iro gị ga-anọchibido gị n’obodo gị niile ga-esi siere gị ike ma nye gị nsogbu.+
57 na-elekwa ọbụna ichi nwa nke si n’agbata ụkwụ ya pụta na ụmụ ya ndị ikom bụ́ ndị ọ mụrụ,+ n’ihi na ọ ga-eri ha na nzuzo n’ihi ịnọ n’ụkọ ihe niile n’ihi otú nnọchibido ndị iro gị ga-anọchibido gị n’obodo gị ga-esi siere gị ike ma nye gị nsogbu.+