13 Ọ̀ bụ na a gwabeghị onyenwe m ihe m mere mgbe Jezibel gburu ndị amụma Jehova, otú m si zoo ụfọdụ ndị amụma Jehova, otu narị ndị ikom, mmadụ iri ise mmadụ iri ise n’ọgba,+ ma na-enye ha ihe oriri na mmiri?+
10 Meekwanụ ka ndị ikom abụọ+ ndị na-abaghị n’ihe+ nọdụ n’ihu ya, ka ha gbagidekwa ya akaebe,+ sị: ‘Ị bụrụ Chineke na eze ọnụ!’+ Kpọpụtanụ ya, jiri nkume tụgbuo ya.”+