7Ịlaịsha wee sị: “Geenụ ntị n’okwu Jehova.+ Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ụdị ugbu a echi, otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia ntụ ọka e gwere nke ọma ga-ada otu shekel, ihe ọ̀tụ̀tụ̀ sia abụọ nke ọka bali ga-adakwa otu shekel n’ọnụ ụzọ ámá Sameria.’”+
26 Onye na-eme ka okwu ohu ya mezuo, Onye na-emezucha atụmatụ nke ndị ozi ya;+ Onye na-ekwu banyere Jeruselem, sị, ‘A ga-ebi na ya,’+ kwuokwa banyere obodo ndị dị na Juda, sị, ‘A ga-ewughachi ha,+ m ga-ewu ebe ya niile tọgbọrọ n’efu’;+